kpöḿ rïkǫṃ
kpọm rịkọ̀m̀
Word | kpọm rịkọ̀m̀ |
Definitions | Punctuations 1.semicolon |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Kedụ iwu na-achị kpọm rịkọm?
Kedụ iwu na-achị kpọm rịkọm?
What are the rules guiding the use of semicolon?
O nwere ihe dị iche n'etiti rịkọm na kpọm rịkọm.
O nwere ihe dị iche n'etiti rịkọm na kpọm rịkọm.
There is a difference between comma and semicolon.
Onye nkụzi anyị kụziri anyị mkpa kpọm rịkọm dị n'ahịrịokwu.
Onye nkụzi anyị kụziri anyị mkpa kpọm rịkọm dị n'ahịrịokwu.
Our teacher taught us the importance of semicolon in a sentence.
Obi gosiri m etu e si ede kpọm rịkọm.
Obi gosiri m etu e si ede kpọm rịkọm.
Obi showed me how to write semicolon.