kpárï
kparị
| Word | kparị |
| Definitions | Active verb 1.insult |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ada ga-akparị gị ma ị gwusa ya egwu.
Ada ga-akparị gị ma ị gwusa ya egwu.
Ada will insult you if you play with her.
Ọ kparịrị anyị maka anyị gwara ya ebumnoobi anyị.
Ọ kparịrị anyị maka anyị gwara ya ebumnoobi anyị.
He insulted us because we told him our intention.
Onye na-akparị gị?
Onye na-akparị gị?
Who is insulting you?
Ọ na-amasị ya ịkparị mmadụ.
Ọ na-amasị ya ịkparị mmadụ.
He likes insulting somebody.
Ọ kparịrị m.
Ọ kparịrị m.
She insulted me.
Nwata ahụ na-akparị mmadụ.
Nwata ahụ na-akparị mmadụ.
That child insults somebody.
kpórí
kpori
| Word | kpori |
| Definitions | Active verb 1.enjoy; eating with hand by scooping |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
E jidere ya ebe ọ na-ekpori ndụ.
E jidere ya ebe ọ na-ekpori ndụ.
She was caught where she was enjoying herself.
Obika ji aka na-ekpori osikapa ahụ.
Obika ji aka na-ekpori osikapa ahụ.
Obika is scooping the rice with his hands.
Ebube ruo Abụja, ọ ga-ekpori ndụ.
Ebube ruo Abụja, ọ ga-ekpori ndụ.
When Ebube gets to Abuja, he will enjoy herself.
Uju na-ekpori ndụ.
Uju na-ekpori ndụ.
Uju is enjoying herself.
gòlì
gòlì
| Word | gòlì |
| Definitions | Active verb 1.rejoice; enjoyment; having fun 2.be cheerful and lively; merry |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Unu nọ ebe a na-egoli anụ ehi unu zụtara maka emume a.
Unu nọ ebe a na-egoli anụ ehi unu zụtara maka emume a.
You people are here enjoying the cow meat you bought for the festival.
Taa bụ ụbochị anyị kwesịrị igoli ma ṅụrịa.
Taa bụ ụbochị anyị kwesịrị igoli ma ṅụrịa.
Today is a day we are supposed to merry and be happy.
Hapụ m lawa. A chọrọ m igoli onwe m biko.
Hapụ m lawa. A chọrọ m igoli onwe m biko.
Leave me and go. I want to enjoy myself please.
Golie onwe gị biko, o nweghị ihe e ji nsogbu ụwa eme.
Golie onwe gị biko, o nweghị ihe e ji nsogbu ụwa eme.
Enjoy yourself please, there is nothing to do with the world's problems.
Anyị ga-egoli egwu ahụ echi.
Anyị ga-egoli egwu ahụ echi.
We will enjoy that song tomorrow.
Anyị goliri onwe anyị ebe ahụ ụnyaahụ.
Anyị goliri onwe anyị ebe ahụ ụnyaahụ.
We enjoyed ourselves there yesterday.