Nkọwa okwu logo
Beta

kpöḿ

kpọm

Wordkpọm
Definitions

Punctuations

1.full stop, period

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Otu n'ime akara edemede e nwere bụ kpom.

Otu n'ime akara edemede e nwere bụ kpom.

One of the punctuation marks is full stop.

Ada edeghị kpọm a na-ahụ anya.

Ada edeghị kpọm a na-ahụ anya.

Asa wrote an illegible full stop.

E jikwa kpọm edebiri mkpụrụokwu.

E jikwa kpọm edebiri mkpụrụokwu.

Full stop is also used to indicate the abbreviation of words.

Gwa m ọrụ kpọm na-arụ n' ahịrịokwu.

Gwa m ọrụ kpọm na-arụ n' ahịrịokwu.

Tell me the functions of full stop in a sentence.

Tinye kpọm na ngwụcha ahịrịokwu gị.

Tinye kpọm na ngwụcha ahịrịokwu gị.

Add full stop at the end of your sentence.

E ji kpọm emechi ahịrịokwu.

E ji kpọm emechi ahịrịokwu.

Full stop is used to end a sentence.

ǹtųkpö

ǹtụ̀kpọ

Wordǹtụ̀kpọ
Definitions

Noun

1.decimal point; decimal number

Related Terms
Word Stems

Examples

Ntụkpọ dị na ajụjụ ahụ gbawọjuru m anya.

Ntụkpọ dị na ajụjụ ahụ gbawọjuru m anya.

The decimal point in that question confused me.

E ji ntụkpọ ekewapụ nọmba nnuzuroke na nọmba ọgwa.

E ji ntụkpọ ekewapụ nọmba nnuzuroke na nọmba ọgwa.

Decimal point is used to separate whole numbers from fractions.

Ajụjụ metụtara ntụkpọ pụtara n'ule anyị.

Ajụjụ metụtara ntụkpọ pụtara n'ule anyị.

Questions on decimal point came out in our examination.

Ntụkpọ metụtara mgbakọ na mwepụ.

Ntụkpọ metụtara mgbakọ na mwepụ.

Decimal point is related to mathematics.

Ọ maghị mgbe ana etinye ntụkpọ n' ọnụọgụgụ.

Ọ maghị mgbe ana etinye ntụkpọ n' ọnụọgụgụ.

He doesn't know when to put a decimal point in calculating numbers.

Anyị na-eme ihe ọmụmụ ntụkpọ.

Anyị na-eme ihe ọmụmụ ntụkpọ.

We are learning about decimal point.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.