kpǫgá
kpọ̀ga
| Word | kpọ̀ga |
| Definitions | Active verb 1.to take a person from one location to another location |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Anyị kpọgara ha na nke Igwe.
Anyị kpọgara ha na nke Igwe.
We took them to the King's palace.
Ọ ga-akpoga m be ya.
Ọ ga-akpoga m be ya.
She will take m to her house.
Adaeze chọrọ ịkpọga onye ọbịa ahụ n'ahịa.
Adaeze chọrọ ịkpọga onye ọbịa ahụ n'ahịa.
Adaeze wants to take the visitor to the market.
Enyi m kpọgara m n'ụlụụka.
Enyi m kpọgara m n'ụlụụka.
My friend took me to church.
Nwunye m ga-akpọga m n'obi eze.
Nwunye m ga-akpọga m n'obi eze.
My wife will take me to the kings palace.
Ọ dị mma ịkpoga mmadụ eluigwe.
Ọ dị mma ịkpoga mmadụ eluigwe.
It is nice to take somebody to heaven.
Biko, kpọga m be Amaka.
Biko, kpọga m be Amaka.
Please, take me to Amaka's house.
Nkechi, kpọga nwoke a na be Emeka.
Nkechi, kpọga nwoke a na be Emeka.
Nkechi, take this man to Emeka's house.
Nne m na-akpọga m akwụkwọ oge niile.
Nne m na-akpọga m akwụkwọ oge niile.
My mother takes me to school everyday.
dùgá
dùga
| Word | dùga |
| Definitions | Active verb 1.accompany or lead someone; escort |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ chọrọ iduga m ahịa.
Ọ chọrọ iduga m ahịa.
He wants to accompany me to the market.
Nkechi, dugaa nwata ebe ọ ga-eri nri.
Nkechi, dugaa nwata ebe ọ ga-eri nri.
Nkechi, escort this child to where he will eat.
Achọrọ m iduga ya ebe ahụ.
Achọrọ m iduga ya ebe ahụ.
I want to accompany her there.
Adaobi dugara di ya na be nna ya.
Adaobi dugara di ya na be nna ya.
Adaobi accompanied her husband to her fathers house.
Agaghị m eduga gị.
Agaghị m eduga gị.
I will not accompany you.
Onye na-eduga gị ebe ahụ oge niile?
Onye na-eduga gị ebe ahụ oge niile?
Who escorts you to that place every time?
Nwunye m dugara m na be ụkọchukwu.
Nwunye m dugara m na be ụkọchukwu.
My wife accompanied me to the priests house.
Okeke ga-eduga m n'ụlọakwụkwọ.
Okeke ga-eduga m n'ụlọakwụkwọ.
Okeke will acoompany me to the school.