kpé ēkpērē
kpe ēkpērē
| Word | kpe ēkpērē |
| Definitions | Active verb 則寉則r寈 1.pray |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
O kpere ekpere n'abalị.
O kpere ekpere n'abalị.
He prayed at night.
Ikpe ekpere amarala m ahụ.
Ikpe ekpere amarala m ahụ.
I am used to praying.
Ụkọchukwu anyị ga-ekpe ekpere maka ahụ m.
Ụkọchukwu anyị ga-ekpe ekpere maka ahụ m.
My pastor will pray for my wellness/health
Biko, kpee ekpere mgbasa.
Biko, kpee ekpere mgbasa.
Please say the closing prayer.