kpébì
kpebì
Word | kpebì |
Definitions | Active verb 匠韻 1.conclude (on an issue or case) 2.decide; take or make a decision |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
A ga-ekpebi ikpe Chukwudị na ndịuweojii taa.
A ga-ekpebi ikpe Chukwudị na ndịuweojii taa.
The case between Chukwudi and the police men will be concluded on today.
Kedu ka ọ ga-esi kebie na onweghi onye ọzọ ga-eso?
Kedu ka ọ ga-esi kebie na onweghi onye ọzọ ga-eso?
How will he decide that no other person will join?
Nna m kpebiri na ọ bụ ya zuru ohi ahụ.
Nna m kpebiri na ọ bụ ya zuru ohi ahụ.
My father concluded that he is the one that stole it.
Onyeisi ụlọ ahụ na-ekpebi okwu niile dapụtara.
Onyeisi ụlọ ahụ na-ekpebi okwu niile dapụtara.
That family head concludes on every matter that arises.