kpá àkų
kpa àkụ̀
Word | kpa àkụ̀ |
Definitions | Active verb 乱圧 1.make wealth; garner wealth |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ịkpa akụ n'ụzọ ziri ezi na-enye obi iru ala.
Ịkpa akụ n'ụzọ ziri ezi na-enye obi iru ala.
To make wealth in the right way gives peace of mind.
Kpaa akụ rie akụ.
Kpaa akụ rie akụ.
Make wealth and enjoy wealth.
Ọ kpara ajọ akụ n'Ọnicha.
Ọ kpara ajọ akụ n'Ọnicha.
He made crazy money in Onitsha.
Ndị ahụ na-akpa akụ ha n'ụzọ ziri ezi.
Ndị ahụ na-akpa akụ ha n'ụzọ ziri ezi.
Those people make their money through just means.
kpátá égó
kpata egō
Word | kpata egō |
Definitions | Active verb 乱怠架 1.acquire money. |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Nna ya kpatara ego.
Nna ya kpatara ego.
His father made money.
Ọ na-akpata ego site n'azụmaahịa ya.
Ọ na-akpata ego site n'azụmaahịa ya.
He makes money from his business.
Ọ sị na nwa ya ga-akpata ego buru ibu.
Ọ sị na nwa ya ga-akpata ego buru ibu.
He said that his son will make so much money.