Nkọwa okwu logo
Beta

ghásà

ghasà

Wordghasà
Definitions

Active verb

1.alter a plan; disorganize something

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ ga-aghasa mmemme a ma ọ bịa.

Ọ ga-aghasa mmemme a ma ọ bịa.

He will disorganise this ceremony if he comes.

Ịghasa ihe anaghị ahịa ahụ.

Ịghasa ihe anaghị ahịa ahụ.

Disorganizing something is not difficult.

Anyị ga-aghasa nzukọ nzuzo ha.

Anyị ga-aghasa nzukọ nzuzo ha.

We will scatter their secret meeting.

Ọ ghasara nzukọ anyị.

Ọ ghasara nzukọ anyị.

He disorganized our meeting.

Ha ghasara ihe niile e mere taa.

Ha ghasara ihe niile e mere taa.

They messed up all the things we did today.

Ọ na-achọ ịghasa ihe niile anyị kwadoro.

Ọ na-achọ ịghasa ihe niile anyị kwadoro.

She wants to disorganize all we prepared.

ghá

gha

Wordgha
Definitions

Active verb

1.spread(broadcast); scatter; all over(around)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nna m na-eje ịgha nsị ewu n'ubi ya.

Nna m na-eje ịgha nsị ewu n'ubi ya.

My father is going to spread goat feces on his farm .

Ịghasa isi adịghị mma.

Ịghasa isi adịghị mma.

Scattering the hair is not proper.

Ha ghasara ya.

Ha ghasara ya.

They scattered it.

Ghaa mkpụrụ ahụ n'ubi gị

Ghaa mkpụrụ ahụ n'ubi gị

Cast that seed in your farm.

Onyema ghasara ya ebe niile.

Onyema ghasara ya ebe niile.

Onyema scattered it everywhere.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.