Nkọwa okwu logo
Beta

kpá ńkàtá

kpa nkàta

Wordkpa nkàta
Definitions

Active verb

乱㪛

1.converse; chat

Related Terms
Word Stems

Examples

Biko, nye mụ na Ibe efe n'imụlọ ka anyi kpaa nkata.

Biko, nye mụ na Ibe efe n'imụlọ ka anyi kpaa nkata.

Please give Ibe and I chance in the room to have a conversation.

Ha na-akpa nkata mgbe m batara.

Ha na-akpa nkata mgbe m batara.

They were conversing when I entered.

Ya na nne ya na-akpa nkata.

Ya na nne ya na-akpa nkata.

He is having a conversation with his mother.

Mụ na Emeka ga-akpa nkata echi.

Mụ na Emeka ga-akpa nkata echi.

Emeka and I will chat tomorrow.

Mụ na ha kpara nkata n'ụtụtụ.

Mụ na ha kpara nkata n'ụtụtụ.

I chatted with them in the morning.

Ọ chọghị ịkpa nkata.

Ọ chọghị ịkpa nkata.

He does not want to converse.

Ọ dịghị mma ikpa nkata n'elu nri.

Ọ dịghị mma ikpa nkata n'elu nri.

It is not good to converse while eating.

kwú ókwú

kwu okwū

Wordkwu okwū
Definitions

Active verb

鋭依

1.speak; talk

Related Terms
Word Stems

Examples

Chimezie na-ekwu okwu.

Chimezie na-ekwu okwu.

Chimezie is talking.

Ọ ga-ekwu okwu na mmemme ahụ.

Ọ ga-ekwu okwu na mmemme ahụ.

He will speak at the ceremony.

A gwara Mz. Ike kwuo okwu banyere ihe na-eme.

A gwara Mz. Ike kwuo okwu banyere ihe na-eme.

Mr. Ike was told to speak on what was happening.

Ọ na-ekwu okwu naanị mgbe ọ hụrụ ego.

Ọ na-ekwu okwu naanị mgbe ọ hụrụ ego.

He speaks only when he sees money.

O kwuru okwu mgbe ị nọghị.

O kwuru okwu mgbe ị nọghị.

He spoke when you were not around.

Emeka ga-ekwu okwu na mmemme anyị echi.

Emeka ga-ekwu okwu na mmemme anyị echi.

Emeka will speak at our event tomorrow.

Chike na-ekwu okwu ugbu a.

Chike na-ekwu okwu ugbu a.

Chike is talking now.

Biko kwuo okwu ka ịzọpụta onwe gị.

Biko kwuo okwu ka ịzọpụta onwe gị.

Please speak so that you can save yourself.

Achọghị m ikwu okwu.

Achọghị m ikwu okwu.

I don't want to talk.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.