kpáfù
kpafù
Word | kpafù |
Definitions | Active verb 1.go astray; stray and get lost especially while paying attention to something else |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Nwata a nwere ike ịkpafu.
Nwata a nwere ike ịkpafu.
This child might go astray.
Emeka esila n'ụzọ ndụ kpafuo.
Emeka esila n'ụzọ ndụ kpafuo.
Emeka has gone astray from the way of life.
Ewu ha kpafuru.
Ewu ha kpafuru.
Their goat went astray.
Ahụrụ m ya ebe ọ na-akpafu.
Ahụrụ m ya ebe ọ na-akpafu.
I saw him where he was straying.
Ụmụaka azụghị nke ọma na-akpafu na mahadum.
Ụmụaka azụghị nke ọma na-akpafu na mahadum.
Children that were not properly trained go astray at the university.
Nchedo ga-akpafu na mba ahụ.
Nchedo ga-akpafu na mba ahụ.
Nchedo will get lost in that city.
wépų
wepụ̀
Word | wepụ̀ |
Definitions | Active verb 各階 1.remove; subtract; deduct |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Si n'iri wepụ ise, gwa m ole fọrọ.
Si n'iri wepụ ise, gwa m ole fọrọ.
Minus five from ten, tell me the remainder.
Ha wepụrụ aha mmadụ niile.
Ha wepụrụ aha mmadụ niile.
They removed everybody's name.
A ga-ewepụ ndị ndu anyị n'afọ na-abịa abịa.
A ga-ewepụ ndị ndu anyị n'afọ na-abịa abịa.
Our leaders will be removed next year.
Kedụ ihe mere iji wepụ akwa ahụ ebe m dotere ya?.
Kedụ ihe mere iji wepụ akwa ahụ ebe m dotere ya?.
Why did you remove that cloth where I kept it?
Wepụ akwụkwọ a ebe a.
Wepụ akwụkwọ a ebe a.
Remove this book here.
A chọrọ m ịwepụ aka n'ihe gbasara nwata ahụ.
A chọrọ m ịwepụ aka n'ihe gbasara nwata ahụ.
I want to stay out of the child's affairs.
Onye ga-ewepụ ya?
Onye ga-ewepụ ya?
Who will remove it?
Onye na-ewepu ihe a?
Onye na-ewepu ihe a?
Who removes this thing?