kpá ǹgàǹgà
kpa ǹgàǹgà
| Word | kpa ǹgàǹgà |
| Definitions | Active verb 乱吉吉 1.act in a way that shows self-contentment; 2.act arrogantly, especially through movement or speech; express pride; 3.sashay |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Anyị ga-akpa nganga ma anyị ruo ebe ahụ.
Anyị ga-akpa nganga ma anyị ruo ebe ahụ.
We will act arrogantly when we get there.
Ha na-akpa nganga.
Ha na-akpa nganga.
They are arrogant.
M ga-akpara ya nganga.
M ga-akpara ya nganga.
I will behave arrogantly to her.
Ọ maara akpa nganga.
Ọ maara akpa nganga.
He knows how to behave arrogantly.
Onye ka ị na-akpara nganga?
Onye ka ị na-akpara nganga?
Who are you sashaying for?
Ọ na-akpa nganga maka ụgbaala ya.
Ọ na-akpa nganga maka ụgbaala ya.
He is acting arrogantly because of his car.
Kpaa nganga n'ime Chineke.
Kpaa nganga n'ime Chineke.
Express pride in God.
kpá ǹgàńgà
kpa ǹgàngà
| Word | kpa ǹgàngà |
| Definitions | Active verb 1.be arrogant, insolent, rude |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
E jighị ikpa nganga mara ya.
E jighị ikpa nganga mara ya.
He is not known for arrogance.
Etu o si kpaa nganga wutere m.
Etu o si kpaa nganga wutere m.
I was saddened by how proud he was.
Wepụ ịkpa nganga gị ka ihe dịrị gi mma.
Wepụ ịkpa nganga gị ka ihe dịrị gi mma.
Put your arrogance aside so that you can make progress.
Nwoke a na-akpa nganga nnukwu.
Nwoke a na-akpa nganga nnukwu.
This man is very arrogant.
Ọ kpara nganga n'ihi ihe ọ ma.
Ọ kpara nganga n'ihi ihe ọ ma.
He was arrogant because of what he knows.
Anyị achọghị onye ga-akpa nganga ebe a.
Anyị achọghị onye ga-akpa nganga ebe a.
We do not want someone that will be arrogant here.
Ị kpaa nganga ebe a, ha achụpụ gị.
Ị kpaa nganga ebe a, ha achụpụ gị.
If you are arrogant here, they will chase you out.
Ọ hụrụ ịkpa nganga n'anya.
Ọ hụrụ ịkpa nganga n'anya.
He loves being arrogant.