Nkọwa okwu logo
Beta

kòwé

kòwe

Wordkòwe
Definitions

Active verb

1.hang on/spread on a line

Related Term
Word Stem

Examples

Onye na-ekowe akwa n'eriri dị n'azụ ụlọ?

Onye na-ekowe akwa n'eriri dị n'azụ ụlọ?

Who hangs clothes on the clothesline in the backyard?

Nkechi chọrọ ikowe akpa ya n'aja.

Nkechi chọrọ ikowe akpa ya n'aja.

Nkechi wants to hang her bag on the wall.

Onye kowere akpa ya n'aja.

Onye kowere akpa ya n'aja.

Who hanged his cloth on the wall.

Adanna kowere ngịga ahụ n'elu uko.

Adanna kowere ngịga ahụ n'elu uko.

Adanna hanged the fish basket on the rafter.

Onye ga-ekowe akwa a n'ebe ọ kwesịrị ịdị?

Onye ga-ekowe akwa a n'ebe ọ kwesịrị ịdị?

Who will hang this clothe where it should be?

Kowe onwe gị ebe aka gị ga-eru.

Kowe onwe gị ebe aka gị ga-eru.

Live within your resources.

O kowere akwa ahụ na ngige.

O kowere akwa ahụ na ngige.

He hanged the cloth on the line.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.