körï
kọrị
Word | kọrị |
Definitions | Active verb 1.chat; have an informal and friendly conversation, especially exchanging stories |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Tobechukwu zara azịza pụrụ iche n'asọmpị ahụ.
Tobechukwu zara azịza pụrụ iche n'asọmpị ahụ.
Tobechukwu gave an outstanding answer at that competition.
Kọrịanụ ka unu matakwuo onwe unu.
Kọrịanụ ka unu matakwuo onwe unu.
You should have a chat so you get to know each other better.
Anyị kọrịrị ma ṅụkọọ mmanya.
Anyị kọrịrị ma ṅụkọọ mmanya.
We chatted and had a drink together.
Ya na nna ya na-akọrị.
Ya na nna ya na-akọrị.
He is chatting with his dad.
Anyị kwesịrị ịkọrị.
Anyị kwesịrị ịkọrị.
We are supposed to chat.
Anyị ga-akọrị ma anyị zute echi.
Anyị ga-akọrị ma anyị zute echi.
We will chat if we meet tomorrow.
Ya na nne ya na-akọrị n'ekwentị ụbọchị niile.
Ya na nne ya na-akọrị n'ekwentị ụbọchị niile.
She chats with her mother on phone every day.
kǫrï
kọ̀rị
Word | kọ̀rị |
Definitions | Noun 1.curry leaves [Murraya koenigii or Bergera koenigii] |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kọrị na-adị mma n'ofe akwụ
Kọrị na-adị mma n'ofe akwụ
Curry is good in palm fruit stew.
Anyị kọrọ kọrị n'ugbo anyị.
Anyị kọrọ kọrị n'ugbo anyị.
We planted curry in our farm.
Kọrị na-adị mma n'ofe osikapa.
Kọrị na-adị mma n'ofe osikapa.
Curry is good for stew.
Isi kọrị na-atọ ụtọ.
Isi kọrị na-atọ ụtọ.
Curry aroma is pleasant.