kópùté
kopùte
Word | kopùte |
Definitions | Active verb 1.unhang; take down from where it was hanged; remove |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ada, kopute akpa ahụ n'aja
Ada, kopute akpa ahụ n'aja
Ada, bring down the bag from the wall.
Aka akwa m na-ekopute ekopute.
Aka akwa m na-ekopute ekopute.
The sleeve of my dress is pulling off.
Achọrọ m ikopute ákwà m na ntu.
Achọrọ m ikopute ákwà m na ntu.
I want to bring down my cloth from the nail.
Ọ bụ ya ga-ekopute akpa a.
Ọ bụ ya ga-ekopute akpa a.
He is the one that will unhang this bag.
O koputere ukpoo dị n'ọnụ azụ.
O koputere ukpoo dị n'ọnụ azụ.
He removed the hook from the fish's mouth.
Ọ na-ekopute akwa niile.
Ọ na-ekopute akwa niile.
She is taking down the whole clothes.
A chọrọ m ikopute akwa m.
A chọrọ m ikopute akwa m.
I want to unhang my cloth.
Kopute akwa a.
Kopute akwa a.
Unhang this cloth.
Onye koputere akpa ahụ?
Onye koputere akpa ahụ?
Who took down that bag.
Ọ bụ Ada na-ekopute akwa anyị konyere na ntu.
Ọ bụ Ada na-ekopute akwa anyị konyere na ntu.
It is Ada that removes the cloth we hand on the nail.
Gịnị mere ị ji ekopute akwa ahụ.
Gịnị mere ị ji ekopute akwa ahụ.
Why are you removing that cloth?
Ibe ga-ekopute akpa m.
Ibe ga-ekopute akpa m.
Ibe will unhang my bag.
kópų
kopụ̀
Word | kopụ̀ |
Definitions | Active verb 擬階 1.unhook 2.remove from where hanging 3.disconnect (signal) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Di m chọrọ ikopụ akpa ya n'iro.
Di m chọrọ ikopụ akpa ya n'iro.
My husband wants to hang his bag outside.
A chọrọ m ikopụ akwa a ebe m konyere ya.
A chọrọ m ikopụ akwa a ebe m konyere ya.
I want to remove this cloth from where i hung it.
Onye na-ekopụ nkata a m konyere n'elu.
Onye na-ekopụ nkata a m konyere n'elu.
Who unhangs the basket I hung up.
Ha kopụrụ ọkụ anyị.
Ha kopụrụ ọkụ anyị.
They disconnected our light.
Gịnị mere o ji ekopụ ya?
Gịnị mere o ji ekopụ ya?
Why is she unhooking it?
Onye kopụrụ ihe m konyere ebe a?
Onye kopụrụ ihe m konyere ebe a?
Who removed what I hung here?
Ahụrụ ka ọ na-ekopụ ihe ahụ.
Ahụrụ ka ọ na-ekopụ ihe ahụ.
I saw him him disconnecting that thing.