Nkọwa okwu logo
Beta

ché öjï

che ọjị

Wordche ọjị
Definitions

Active verb

㦾益

1.present kola nut; serve an edible to a visitor

Related Term
Word Stem

Examples

Ifeanyị chere anyị ọjị ozugbo anyị ruru be ya.

Ifeanyị chere anyị ọjị ozugbo anyị ruru be ya.

Ifeanyi presented kola nut to us immediately we got to his place.

E ji iche ọjị mara ndị Igbo.

E ji iche ọjị mara ndị Igbo.

The Igbos are known for presentation of kolanut.

Iche ọjị bụ otu na omenaala ọjị.

Iche ọjị bụ otu na omenaala ọjị.

Presentation of Kola is one of the cultures associated with Kolanut

Gaa ka icheere ndị ọgọ gị ọjị.

Gaa ka icheere ndị ọgọ gị ọjị.

Go and present kolanut to your in-laws.

Anyị na-echere ndị ọbia anyị ọjị.

Anyị na-echere ndị ọbia anyị ọjị.

We serve edible things to our visitors.

Onye chere ọjị a?

Onye chere ọjị a?

Who presented this kola?

Gaa ka icheere ndị ọgọ gị ọjị.

Gaa ka icheere ndị ọgọ gị ọjị.

Go and present kolanut to your in-laws.

Ha bịa, anyị echeere ha ọjị.

Ha bịa, anyị echeere ha ọjị.

If they come, we will present kolanut to them.

Ifeanyị cheere anyị ọjị ozugbo anyị ruru be ya.

Ifeanyị cheere anyị ọjị ozugbo anyị ruru be ya.

Ifeanyi presented kola nut to us immediately we got to his place.

E ji iche ọjị mara ndị Igbo.

E ji iche ọjị mara ndị Igbo.

The Igbo are known for presentation of kolanut.

Agaghị m echere ha ọjị.

Agaghị m echere ha ọjị.

I will not present kolanut to them.

Anyị na-echere ndị ọbia anyị ọjị.

Anyị na-echere ndị ọbia anyị ọjị.

We are serving edible things to our visitors.

Iche ọjị bụ otu na omenala ọjị.

Iche ọjị bụ otu na omenala ọjị.

Presentation of kola is one of the cultures associated with kolanut

öjï

ọjị

Wordọjị
Definitions

Noun

1.kola nut

2.any edible presented to a visitor

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ada meere m ọjị mgbe m gara be ya.

Ada meere m ọjị mgbe m gara be ya.

Ada hosted me with edibles, when I went to her place.

Naanị ọjị Igbo ka anyị chọrọ.

Naanị ọjị Igbo ka anyị chọrọ.

We only want Igbo kolanut.

Ọjị bụ mkpụrụosisi.

Ọjị bụ mkpụrụosisi.

Kolanut is a fruit.

Ọjị na-amị n'ogbe n'ogbe.

Ọjị na-amị n'ogbe n'ogbe.

Kola nut produces in pods

Nye m ọjị ka m taa.

Nye m ọjị ka m taa.

Give me kolanut let me eat.

Ada meere m ọjị mgbe m gara be ya.

Ada meere m ọjị mgbe m gara be ya.

Ada hosted me, with edibles, when I went to her place.

E ji ọjị achụ ụra.

E ji ọjị achụ ụra.

Kola nut is not a sedative.

Ndị Awụsa na-ata ọjị gworo.

Ndị Awụsa na-ata ọjị gworo.

The Hausa people eat only gworo kola nut

E ji ọkwa ose ata ọjị.

E ji ọkwa ose ata ọjị.

Groundnut paste is used in eating kola nut.

Naanị asụsụ Igbo ka ọjị na-anụ.

Naanị asụsụ Igbo ka ọjị na-anụ.

Kola nut hears only the Igbo language.

Ọjị na-elu ilu.

Ọjị na-elu ilu.

Kola nut is bitter.

Öjïùgò

Ọjịùgò

WordỌjịùgò
Definitions

Name

益古

1.outstanding; most beautiful; precious

2.nick name for a kola nut that turns out light colored while its kind are red

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Ọjịugo bụ nwanne m nwaanyị.

Ọjịugo bụ nwanne m nwaanyị.

Ojiugo is my sister.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.