kópų
kopụ̀
Word | kopụ̀ |
Definitions | Active verb 擬階 1.unhook 2.remove from where hanging 3.disconnect (signal) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Di m chọrọ ikopụ akpa ya n'iro.
Di m chọrọ ikopụ akpa ya n'iro.
My husband wants to hang his bag outside.
A chọrọ m ikopụ akwa a ebe m konyere ya.
A chọrọ m ikopụ akwa a ebe m konyere ya.
I want to remove this cloth from where i hung it.
Onye na-ekopụ nkata a m konyere n'elu.
Onye na-ekopụ nkata a m konyere n'elu.
Who unhangs the basket I hung up.
Ha kopụrụ ọkụ anyị.
Ha kopụrụ ọkụ anyị.
They disconnected our light.
Gịnị mere o ji ekopụ ya?
Gịnị mere o ji ekopụ ya?
Why is she unhooking it?
Onye kopụrụ ihe m konyere ebe a?
Onye kopụrụ ihe m konyere ebe a?
Who removed what I hung here?
Ahụrụ ka ọ na-ekopụ ihe ahụ.
Ahụrụ ka ọ na-ekopụ ihe ahụ.
I saw him him disconnecting that thing.
kǫpú
kọ̀pu
Word | kọ̀pu |
Definitions | Active verb 1.peeling one's body through scratching |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Amaghị m oge m ji kọpuo ọnya dị m n'ụkwụ.
Amaghị m oge m ji kọpuo ọnya dị m n'ụkwụ.
I did not know when I scratched open the wound on my leg.
O kwuru na ya ga-akọpu otito ahụ.
O kwuru na ya ga-akọpu otito ahụ.
He said that he will scratch the boil open.
Ọ kọpuru ọnya ahụ.
Ọ kọpuru ọnya ahụ.
He scratched the wound open.
Ịkọpuo ọnya ahụ, ọ ga-agbakwa ọbara.
Ịkọpuo ọnya ahụ, ọ ga-agbakwa ọbara.
If you scratch open that wound, it will bleed.
Amechi, gịnị mere iji na-akọpu oroma ahụ?
Amechi, gịnị mere iji na-akọpu oroma ahụ?
Amechi, why are you scratching the orange open?
Ị kọpuo ya, eti m gi ihe.
Ị kọpuo ya, eti m gi ihe.
If you scratch it open, I will beat you.