Nkọwa okwu logo
Beta

köchá

kọcha

Wordkọcha
Definitions

Active verb

1.defame; revile; curse

Related Term
Word Stem

Examples

Anyị ga-akọcha otu abụ Emenanjọ dere.

Anyị ga-akọcha otu abụ Emenanjọ dere.

We are going to criticize one of Emenanjo's poems.

Onye nkuzi ya kọchara ihe o dere.

Onye nkuzi ya kọchara ihe o dere.

His teacher criticized what he had written.

A na-akọcha agwa mmadụ, onye ahụ a na-amụta ihe.

A na-akọcha agwa mmadụ, onye ahụ a na-amụta ihe.

When one's character is criticized, he learns even more.

̣Ọ dịghị mma ịkọcha mmadụ

̣Ọ dịghị mma ịkọcha mmadụ

It is not good to speak ill of someone

Ọ na-akọcha ndị ezinụụlọ ya.

Ọ na-akọcha ndị ezinụụlọ ya.

She curses her family.

Gịnị mere i ji akọcha m?

Gịnị mere i ji akọcha m?

Why are you defaming me?

Ịkọcha mmadụ amarago gị ahụ.

Ịkọcha mmadụ amarago gị ahụ.

He is used to defaming people.

Ụmụ akwụkwọ ndị ọzọ ga-akọcha ya.

Ụmụ akwụkwọ ndị ọzọ ga-akọcha ya.

Other students will mock him.

Achọghị m ịkọcha gị.

Achọghị m ịkọcha gị.

I do not want to defame you.

Nwaanyị a na-akọcha mmadụ nnukwu.

Nwaanyị a na-akọcha mmadụ nnukwu.

This lady defames people a lot.

Nkechi kọchara ihe niile m mere

Nkechi kọchara ihe niile m mere

Nkechi defamed all that i did.

I rue ebe ahụ, kọchaa ihe o mere.

I rue ebe ahụ, kọchaa ihe o mere.

When you get there, defame what he has done.

kópų

kopụ̀

Wordkopụ̀
Definitions

Active verb

擬階

1.unhook

2.remove from where hanging

3.disconnect (signal)

Related Terms
Word Stems

Examples

Di m chọrọ ikopụ akpa ya n'iro.

Di m chọrọ ikopụ akpa ya n'iro.

My husband wants to hang his bag outside.

A chọrọ m ikopụ akwa a ebe m konyere ya.

A chọrọ m ikopụ akwa a ebe m konyere ya.

I want to remove this cloth from where i hung it.

Onye na-ekopụ nkata a m konyere n'elu.

Onye na-ekopụ nkata a m konyere n'elu.

Who unhangs the basket I hung up.

Ha kopụrụ ọkụ anyị.

Ha kopụrụ ọkụ anyị.

They disconnected our light.

Gịnị mere o ji ekopụ ya?

Gịnị mere o ji ekopụ ya?

Why is she unhooking it?

Onye kopụrụ ihe m konyere ebe a?

Onye kopụrụ ihe m konyere ebe a?

Who removed what I hung here?

Ahụrụ ka ọ na-ekopụ ihe ahụ.

Ahụrụ ka ọ na-ekopụ ihe ahụ.

I saw him him disconnecting that thing.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.