Nkọwa okwu logo
Beta

égó

egō

Wordegō
Definitions

Noun

1.money; legal tender

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ego ahụ dị n'ime akpa.

Ego ahụ dị n'ime akpa.

That money is inside the bag.

Ejike nwere ego.

Ejike nwere ego.

Ejike is rich.

Ego anyị ji anaghị agwụ agwụ.

Ego anyị ji anaghị agwụ agwụ.

The money we have is inexhaustible.

Biko achọrọ m ibite ego n'aka gị.

Biko achọrọ m ibite ego n'aka gị.

Please I want to borrow some money from you.

Onye nwe ego a?

Onye nwe ego a?

Who has this money?

O ji ego kwuọ ụgwọ akwụkwọ.

O ji ego kwuọ ụgwọ akwụkwọ.

He paid his school fees with money.

áfų

afụ̀

Wordafụ̀
Definitions

Noun

1.half a coin; half a kobo; half a penny

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Enweghi m ego n'akpa m. Ọ bụladị afụ!

Enweghi m ego n'akpa m. Ọ bụladị afụ!

I don't have money in my pocket. Not even half a coin.

Afụ ole na-emebe kọbọ ise?

Afụ ole na-emebe kọbọ ise?

How many half a coins make five kobo

Onye nyere gị afụ a?

Onye nyere gị afụ a?

Who gave you this half a coin?

O nyere m afụ.

O nyere m afụ.

She gave me half a penny.

Wetara m afụ ahụ dị n'elu àkwà.

Wetara m afụ ahụ dị n'elu àkwà.

Bring me the half a coin on the bed.

Atụfuru m afụ m.

Atụfuru m afụ m.

I lost my half a penny.

Nye m afụ abụọ.

Nye m afụ abụọ.

Give me a penny.

Ahụrụ m afụ.

Ahụrụ m afụ.

I saw half a penny.

Enweghị m ọ bụladị afụ.

Enweghị m ọ bụladị afụ.

I do not have even half a coin.

Ụgwọ ndị otu ha na-akwụ bụ afụ afụ.

Ụgwọ ndị otu ha na-akwụ bụ afụ afụ.

The dues hiis group is paying is half a coin half a coin.

E ji afụ zụọ ahịa oge ochie.

E ji afụ zụọ ahịa oge ochie.

Half a penny was used for transaction in the past.

Olee ebe ị hụrụ afụ a?

Olee ebe ị hụrụ afụ a?

Where did you find this half a coin?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.