Nkọwa okwu logo
Beta

kö (ökö)

kọ (ọkọ)

Wordkọ (ọkọ)
Definitions

Active verb

掠富掠

1.scratch

2.itch

Related Terms
Word Stems

Examples

Anya na-akọ m ọkọ.

Anya na-akọ m ọkọ.

My eyes itch.

Kọọ m ọkọ n'azụ.

Kọọ m ọkọ n'azụ.

Scratch my back.

Ọ na-akọ ọkọ mgbe niile.

Ọ na-akọ ọkọ mgbe niile.

He is scratching.

Ọ ga-akọ gị ọkọ.

Ọ ga-akọ gị ọkọ.

It will itch you.

Ihe a bụ ajọ ọkọ.

Ihe a bụ ajọ ọkọ.

This is a dangerous itch.

Ọ kọrọ ọkọ n'ike.

Ọ kọrọ ọkọ n'ike.

He scratched his buttocks.

Onye na-akọ ọkọ?

Onye na-akọ ọkọ?

Who is scratching?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.