ńkötǫ
nkọtọ̀
Word | nkọtọ̀ |
Definitions | Noun 1.vilification; criticism(negative); condemnation |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Agbanyeghị nkọtọ niile, ọ ka nwere olilaanya na ọ ga-emeri onye ya na ya na-azọ ọchịchị.
Agbanyeghị nkọtọ niile, ọ ka nwere olilaanya na ọ ga-emeri onye ya na ya na-azọ ọchịchị.
Upon all the criticisms, he still has hope that he will win the person he is contesting with.
Ọ gara n'ihu inyere ụmụnne ya aka na agbanyeghị nkọtọ ha n'oge gara aga.
Ọ gara n'ihu inyere ụmụnne ya aka na agbanyeghị nkọtọ ha n'oge gara aga.
He went ahead to assist his siblings notwithstanding their criticisms in the past.
E ji nkọtọ wee mara ya.
E ji nkọtọ wee mara ya.
He is known for criticism.
Ihere mere ya maka nkọtọ niile ahụ.
Ihere mere ya maka nkọtọ niile ahụ.
He was ashamed because of the whole criticism.