körökörö
kọrọkọrọ
Word | kọrọkọrọ |
Definitions | Noun 1.dry |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụbọchị dị kọrọkọrọ.
Ụbọchị dị kọrọkọrọ.
The whether is dry.
Ọbaekwu nne m dị kọrọkọrọ.
Ọbaekwu nne m dị kọrọkọrọ.
My mother's pantry is dry.
Gbasaa ose ahụ ebe dị kọrọkọrọ.
Gbasaa ose ahụ ebe dị kọrọkọrọ.
Spread the cloth in a dry place.
ányöömá
anyọọma
Word | anyọọma |
Definitions | Noun 1.clear eye; intentionally; deliberately |
Variations | anyaọma, anya ọma |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
O jighị anyọọma wee na-eme ihe ahụ
O jighị anyọọma wee na-eme ihe ahụ
He is not doing that intentionally
N'anyọọma ka o jiri nye nwaanyị ahụ ego
N'anyọọma ka o jiri nye nwaanyị ahụ ego
It was on purpose that he gave that woman money
Biko were anyọọma mee ihe niile i kwesịrị ime ebe a.
Biko were anyọọma mee ihe niile i kwesịrị ime ebe a.
Please do all the things you are supposed to do here clear-eyed.
E jighị anyọọma akwafu mmiri anụ.
E jighị anyọọma akwafu mmiri anụ.
She was forced by circumstance to do it.
Ọ bụghị n'anyọọma ka Emeka jiri ṅụcha mmanya ahụ
Ọ bụghị n'anyọọma ka Emeka jiri ṅụcha mmanya ahụ
It was not with a clear eye that Emeka finished that drink
O meghị ya n'anyọọma.
O meghị ya n'anyọọma.
He did not do it in clear thoughts
O meghị ya n'anyọọma.
O meghị ya n'anyọọma.
He did not do it in clear thoughts.
Ọ bụghị n'anyọọma ka Emeka ji ṅụcha mmanya ahụ.
Ọ bụghị n'anyọọma ka Emeka ji ṅụcha mmanya ahụ.
It was not with a clear eye that Emeka finished that drink.
Anyị kwesiri iji anyọọma wee na-arụ ọrụ anyị.
Anyị kwesiri iji anyọọma wee na-arụ ọrụ anyị.
We are supposed to be doing our work with clear-eyed.
N'anyọọma ka o ji nye nwaanyị ahụ ego.
N'anyọọma ka o ji nye nwaanyị ahụ ego.
It was on purpose that he gave that woman money.
Biko, were anyọọma mee ihe niile i kwesịrị ime ebe a.
Biko, were anyọọma mee ihe niile i kwesịrị ime ebe a.
Please do all the things you are supposed to do here clear-eyed.
O jighị anyọọma wụfuo mmiri anụ ahụ.
O jighị anyọọma wụfuo mmiri anụ ahụ.
She did not intentionally pour away that meat stock.
O meghi ya n'anyọọma.
O meghi ya n'anyọọma.
She did not do it with clear eyes.
Ejighi anyọọma aga na nke dibịa.
Ejighi anyọọma aga na nke dibịa.
One does not visit a native doctor wit clear eyes.
O jighị anyọọma wee na-eme ihe ahụ
O jighị anyọọma wee na-eme ihe ahụ
He is not doing that intentionally.
Ọ bụghị anyọọma ka o ji zụọ akwa ọcha ahụ.
Ọ bụghị anyọọma ka o ji zụọ akwa ọcha ahụ.
It was not clear-eyed that she bought that white dress.
Ezema ejighi anyọọma kwụ ụgwọ ahụ.
Ezema ejighi anyọọma kwụ ụgwọ ahụ.
Ezema did not pay the money willingly.