kö ákükö
kọ akụkọ
Word | kọ akụkọ |
Definitions | Active verb 揮訟 1.tell a story; give news; 2.(colloq.) to lie, fib |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ada na-akọ akụkọ mgbe m bịara.
Ada na-akọ akụkọ mgbe m bịara.
Ada was telling a story when I came.
Chike na-akọ akụkọ ahụ oge ọbụla.
Chike na-akọ akụkọ ahụ oge ọbụla.
Chike tells that story all the time.
Ị ga-akọ akụkọ banyere ndụ gị.
Ị ga-akọ akụkọ banyere ndụ gị.
You will tell the story about your life.
Onye na-akọ akụkọ?
Onye na-akọ akụkọ?
Who is telling a story?
Onye kọro akụkọ apụọla.
Onye kọro akụkọ apụọla.
The person who told the story has gone.