kòbókò
kòbokò
| Word | kòbokò |
| Definitions | Noun 1.a piece of animal skin used as whip to hit animals or people, |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Kedụ ebe m ga-azụta koboko dị mma?
Kedụ ebe m ga-azụta koboko dị mma?
Where can I buy a good whip?
Wepụta koboko m ahụ.
Wepụta koboko m ahụ.
Bring out that my whip.
Ndị Fulani ji koboko achị ehi.
Ndị Fulani ji koboko achị ehi.
The Fulani use whips to control their cows.
O dobere koboko ya n'ụgbọala ya.
O dobere koboko ya n'ụgbọala ya.
He dropped his whip in his car.