súsù önü
susù ọnụ
Word | susù ọnụ |
Definitions | Active verb 1.kiss |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ya na nwunye ya na-esusu ọnụ na foto ahụ m sere ha.
Ya na nwunye ya na-esusu ọnụ na foto ahụ m sere ha.
He and his wife were kissing in that picture I took of them.
Chisimdị na-esusu di ya ọnụ ụtụtụ niile tupu ọ gaa ọrụ.
Chisimdị na-esusu di ya ọnụ ụtụtụ niile tupu ọ gaa ọrụ.
Chisimdi kisses her husband every morning before he goes to work.
Ọ dịchaghị mma isusu ọnụ n'etiti igwe mmadụ.
Ọ dịchaghị mma isusu ọnụ n'etiti igwe mmadụ.
It is not that good to kiss in the public.
Isusu ọnụ nwere ike na-ebute ọrịa.
Isusu ọnụ nwere ike na-ebute ọrịa.
Kissing can be causing diseases.
Ndị alụgbeghị onwe ha isusu ọnụ bụ njọ.
Ndị alụgbeghị onwe ha isusu ọnụ bụ njọ.
Kissing of unmarried people is a sin.
sútü önü
sūtụ̄ ọnụ̄
Word | sūtụ̄ ọnụ̄ |
Definitions | Active verb 1.touch slightly with lips; peck(kiss) |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Mgbe ọbụla m hụrụ nwata a mụrụ ọhụrụ, ọ na-agụ m isutụ ya ọnụ na nti.
Mgbe ọbụla m hụrụ nwata a mụrụ ọhụrụ, ọ na-agụ m isutụ ya ọnụ na nti.
Everytime I see a new born child, I feel like pecking him/her the cheeks.