kïrïkïrï
kịrịkịrị
Word | kịrịkịrị |
Definitions | Noun 熊熊 1.very small; tiny (little bits) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ahụrụ m oke gbacha kịrịkịrị n'ụlọ ahụ.
Ahụrụ m oke gbacha kịrịkịrị n'ụlọ ahụ.
I saw tiny rats in that house.
Akpa gị a gba kịrịkịrị.
Akpa gị a gba kịrịkịrị.
This your bag is very small.
Achọghị m nke kịrịkịrị ahụ.
Achọghị m nke kịrịkịrị ahụ.
I don't want that tiny one.
Ose o nyere m gbacha kịrịkịrị.
Ose o nyere m gbacha kịrịkịrị.
The pepper she gave me were all very small.
Ụmụ Ada na-agba kịrịkịrị.
Ụmụ Ada na-agba kịrịkịrị.
Ada's children are usually very small.
Ndị kịrịkịrị ahụ ka dị ọnụ.
Ndị kịrịkịrị ahụ ka dị ọnụ.
Those tiny ones are more expensive.
Nye m ihe kịrịkịrị ahụ dị n'elu tebul.
Nye m ihe kịrịkịrị ahụ dị n'elu tebul.
Give me those tiny things on the table.
ńkïrïsï
nkịrịsị
Word | nkịrịsị |
Definitions | Nominal Modifier 1.very little pieces; tiny |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ihe i dere gbara nkịrịsị.
Ihe i dere gbara nkịrịsị.
What you wrote is tiny.
Achọghị m ụdịrị ọka a, ha gbara nkịrịsị.
Achọghị m ụdịrị ọka a, ha gbara nkịrịsị.
I don't want this type of corn, they are tiny.
Azụ na-enwe eze nkịrịsị.
Azụ na-enwe eze nkịrịsị.
Fishes have tiny teeth.
Ebee ka i si zụta ede nkịrịsị ndị a?
Ebee ka i si zụta ede nkịrịsị ndị a?
Where did you buy these tiny cocoyams from?
Gịnị mere i jiri gbuo ya nkịrịsị?
Gịnị mere i jiri gbuo ya nkịrịsị?
Why did you cut it tiny?