Nkọwa okwu logo
Beta

késà

kesà

Wordkesà
Definitions

Active verb

1.share or administer widely or to several people; distribute;

2.spread (a disease)

Related Terms
Word Stems

Examples

Anwụnta na-ekesa ịba.

Anwụnta na-ekesa ịba.

Mosquitos spread malaria.

Kesaa ego a.

Kesaa ego a.

Share this money.

Ha kesara akụ nna ha.

Ha kesara akụ nna ha.

They shared their father's wealth.

I nwere ike ikesa akwụkwọ a?

I nwere ike ikesa akwụkwọ a?

Could you share this book?

Onye ga-ekesa mkpụrụ ndị a n'ubi?

Onye ga-ekesa mkpụrụ ndị a n'ubi?

Who will share these seeds in the farm?

Onye kesara efere?

Onye kesara efere?

Who shared the plates?

Kesaa ha niile.

Kesaa ha niile.

Share all of them.

Onye ga-ekesa ha?

Onye ga-ekesa ha?

Who will share them?

Gaa, kesaa ha.

Gaa, kesaa ha.

Go and share them.

zísà

zisà

Wordzisà
Definitions

Active verb

1.disseminate; broadcast; spread

Related Term
Word Stem

Examples

O zisara ozi ahụ.

O zisara ozi ahụ.

He/she disseminated the information.

Izisa oziọma Jisọz dị mma.

Izisa oziọma Jisọz dị mma.

Spreading the gospel of Jesus is good.

Anyị ga-ezisa oziọma Jizọs.

Anyị ga-ezisa oziọma Jizọs.

We shall spread the gospel of Jesus.

Ana m ezisa Oziọma Chineke.

Ana m ezisa Oziọma Chineke.

I am spreading the Word of God.

Ebere na-ezisa ozi ahụ mgbe m hụrụ ya.

Ebere na-ezisa ozi ahụ mgbe m hụrụ ya.

Ebere was broadcasting the news when I saw her.

Bịa ka anyị zisaa ya bụ ozi.

Bịa ka anyị zisaa ya bụ ozi.

Come, let us spread the gospel.

Ndị ga-ezisa ozi ahụ apụọla.

Ndị ga-ezisa ozi ahụ apụọla.

Those who will disseminate the information are gone.

Amadi chọrọ izisa ozi.

Amadi chọrọ izisa ozi.

Amadi wants to spread the information.

Obinna zisara ozi ahụ.

Obinna zisara ozi ahụ.

Obinna broadcasted the message.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.