Nkọwa okwu logo
Beta

kèré òkè

kère òkè

Wordkère òkè
Definitions

Active verb

1.take a share

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọrọ m ikere oke nke m.

Achọrọ m ikere oke nke m.

I want to take my own share.

Ahụrụ m mgbe ha na-ekere oke ha.

Ahụrụ m mgbe ha na-ekere oke ha.

I saw when they were taken their share.

Ị bịara ikere oke nke gị?

Ị bịara ikere oke nke gị?

Did you come to take your own share?

Aga m ebu ụzọ kere oke.

Aga m ebu ụzọ kere oke.

I will first take a share.

Onye ọbụla ga-ekere oke nke ya.

Onye ọbụla ga-ekere oke nke ya.

Everybody will take his own share.

Ha achọghị ka m kere oke.

Ha achọghị ka m kere oke.

They do not want me to take a share.

ketere m oke nke m.

ketere m oke nke m.

Get my own share.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.