kéré
kere
Word | kere |
Definitions | Active verb 1.arrest, especially by handcuffing |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Aga m abịa kere gị.
Aga m abịa kere gị.
I will come and arrest you.
A na-ekere ndị mmadụ ebe ahụ n'abalị ọbụla.
A na-ekere ndị mmadụ ebe ahụ n'abalị ọbụla.
People get arrested there every night.
Ha ga-ekere onye ọbụla aka ya dị na mpụ a.
Ha ga-ekere onye ọbụla aka ya dị na mpụ a.
They will arrest anybody who has a hand in this crime.
Kedụ ndị ha na-ekere?
Kedụ ndị ha na-ekere?
Which people are they arresting?
Ndị uweojii bịara ikere Emeka.
Ndị uweojii bịara ikere Emeka.
The policemen came to arrest Emeka.
A ga-aga ekere Chima echi.
A ga-aga ekere Chima echi.
Chima will be arrested tomorrow.
Ị bịara ikere onye?
Ị bịara ikere onye?
Have you come to arrest who?