Nkọwa okwu logo
Beta

kébì

kebì

Wordkebì
Definitions

Active verb

1.divide into parts or sections.

Related Terms
Word Stems

Examples

Kebie nke a ka m were nke m.

Kebie nke a ka m were nke m.

Divide this one into smaller parts let me take my own.

Obi kebiri ihe niile dị n'akpa ahụ.

Obi kebiri ihe niile dị n'akpa ahụ.

Obi divided everything in that bag.

Kebie osisi a ụzọ abụọ.

Kebie osisi a ụzọ abụọ.

Divide this wood into two parts.

Achọghị m ikebi nke ahụ.

Achọghị m ikebi nke ahụ.

I don't want to divide that one into parts.

Emeka ga-ekebi ya ma ọ bịa.

Emeka ga-ekebi ya ma ọ bịa.

Emeka will divide it it into parts when he comes.

Ọ na-ekebi ya mgbe m hụrụ ya.

Ọ na-ekebi ya mgbe m hụrụ ya.

He was dividing it into parts when I saw him.

Kedu mgbe i kebiri ya.

Kedu mgbe i kebiri ya.

When did you divide it?

Anyị ga-ekebi akụ nna ya ụzọ abụọ.

Anyị ga-ekebi akụ nna ya ụzọ abụọ.

We are going to divide his wealth into two parts.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.