Nkọwa okwu logo
Beta

kàtö

kàtọ

Wordkàtọ
Definitions

Active verb

1.to condemn, criticise

Related Terms
Word Stems

Examples

Gọọmenti etiti katọ̀rọ̀ abụba ọrụ ndị nkuzi mahadum

Gọọmenti etiti katọ̀rọ̀ abụba ọrụ ndị nkuzi mahadum

The federal government condemned the strike action by university teachers.

Achọrọ m ka ị katọọ ọrụ Emeka nke ọma.

Achọrọ m ka ị katọọ ọrụ Emeka nke ọma.

I want you to condem Emeka's work very well.

Ha ga-akatọ ọrụ gị̣ ebe ahụ.

Ha ga-akatọ ọrụ gị̣ ebe ahụ.

They will condemn your work there.

Ọ katọrọ ọrụ anyị.

Ọ katọrọ ọrụ anyị.

He condemned our work.

Onye nkuzi katọrọ ihe niile m dere.̣

Onye nkuzi katọrọ ihe niile m dere.̣

The teacher condemned everything that i wrote.

Achọghị m ịkatọ ọrụ gị.

Achọghị m ịkatọ ọrụ gị.

I do not want to condemn your work.

Ahụrụ m ka ọ na-akatọ ihe niile m mere.

Ahụrụ m ka ọ na-akatọ ihe niile m mere.

I saw him condemning everything I have done.

Obinna na-akatọ ọrụ m oge niile.

Obinna na-akatọ ọrụ m oge niile.

Obinna condems my work every time.

Ọ katọọla ọrụ m na-eleghị ya anya.

Ọ katọọla ọrụ m na-eleghị ya anya.

He has condemned my work without looking at it.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.