Nkọwa okwu logo
Beta

-kètá

-kèta

Word-kèta
Definitions

Extensional suffix

1.near(er); close to

Related Term
Word Stem

Examples

Agaghị m akpụketa ya nso ọzọ.

Agaghị m akpụketa ya nso ọzọ.

I will not go close to her again.

Anyị biketara ha nso mgbe anyị bi n'Udi.

Anyị biketara ha nso mgbe anyị bi n'Udi.

We lived close to them when we were living in Udi.

Ọ bịaketara nso ka ọ hụ ihe na-eme.

Ọ bịaketara nso ka ọ hụ ihe na-eme.

He came closer so that he can see what is happening.

Bịaketa nso ka ị nụ ihe anyị na-ekwu.

Bịaketa nso ka ị nụ ihe anyị na-ekwu.

Come closer so that you can hear what we are discussing.

Kpụketa nso ka i ghara ịdapụ.

Kpụketa nso ka i ghara ịdapụ.

Shift closer so that you will not fall off.

Ọ ga-anyaketa ụgbọala ya nso ma ọ pụta.

Ọ ga-anyaketa ụgbọala ya nso ma ọ pụta.

He will move his vehicle closer when he comes out.

Ọ naghi akpụketa mmadụ nso.

Ọ naghi akpụketa mmadụ nso.

She does not associate with people.

Ọ gbaketara nso ozigbo ọ hụrụ nne ya.

Ọ gbaketara nso ozigbo ọ hụrụ nne ya.

She ran closer immediately she saw her mother.

-gídé

-gide

Word-gide
Definitions

Extensional suffix

掴豪

1.against; long time; hold stable

Related Terms
Word Stems

Examples

Jigide ya aka ka ọ ghara ịda.

Jigide ya aka ka ọ ghara ịda.

Hold on to it so it does not fall.

O beghide akwa, ọ ga-emechi ọnụ ya.

O beghide akwa, ọ ga-emechi ọnụ ya.

After crying for a long time, she will close her mouth.

Ọ kwagidere ya n'ụzọ.

Ọ kwagidere ya n'ụzọ.

He held the door against her.

Ha bagidere ya ọgụ.

Ha bagidere ya ọgụ.

They fought against him.

O rigidere nri ike wee gwu ya.

O rigidere nri ike wee gwu ya.

He ate for a long time until he got tired.

Ha na-emegide ya nke ukwuu.

Ha na-emegide ya nke ukwuu.

They abuse her terribly.

Ọ rụgide, o zuo ike.

Ọ rụgide, o zuo ike.

After working for a while he will rest.

O sigide, ọ pịa ekwentị ya.

O sigide, ọ pịa ekwentị ya.

After cooking for a while she will press he phone.

Ọ ṅụgide mmanya, ọ gbaba egwu.

Ọ ṅụgide mmanya, ọ gbaba egwu.

If he drinks for a long time, he will start dancing.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.