Nkọwa okwu logo
Beta

kárï

karị

Wordkarị
Definitions

Medial verb

環賛

1.be greater than; be more than; be above something or someone by standard or level

Related Terms
Word Stems

Examples

A na-akarị ụfọdụ ihe akarị.

A na-akarị ụfọdụ ihe akarị.

One gets above some things.

Ọkụkọ mmanya na egbu hụ égbé ara na agba, isi ajụọ ya oyi

Ọkụkọ mmanya na egbu hụ égbé ara na agba, isi ajụọ ya oyi

When a drunk fowl meets a crazy kite, he calms down

Ọrụ e nyere ya karịrị ya.

Ọrụ e nyere ya karịrị ya.

The work he was given was above him.

Ị ga-akarị ihe niile ahụ ma i too.

Ị ga-akarị ihe niile ahụ ma i too.

You will be above all those things when you grow up.

-kárï

-karị

Word-karị
Definitions

Extensional suffix

1.always

Related Term
Word Stem

Examples

Anyi chọpụtara na ọ na-aṅụkarị mmanya na nzuzo.

Anyi chọpụtara na ọ na-aṅụkarị mmanya na nzuzo.

We found out that he always drinks in secret.

Ọ na-esikarị nri n'abali.

Ọ na-esikarị nri n'abali.

He always cooks in the night.

Anyị na-ejikarị ụkwụ eje ụka.

Anyị na-ejikarị ụkwụ eje ụka.

We often trek to church.

Ọ na-abịakarị ebe a mgbe m anọghị

Ọ na-abịakarị ebe a mgbe m anọghị

He often comes here when I am away.

Ọ na-ezụkarị ego nna.

Ọ na-ezụkarị ego nna.

He often steals his father's money.

Emekarịla ya.

Emekarịla ya.

Do not always do it.

-fè

-fè

Word-fè
Definitions

Extensional suffix

1.over; across; pass

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Afọma gafere ụlọ anyị.

Afọma gafere ụlọ anyị.

Afoma passed our house.

Enyefekwala nnwa ahụ nri oke.

Enyefekwala nnwa ahụ nri oke.

Do not over feed the child.

Ọ ga-amafe mgbidi ahụ.

Ọ ga-amafe mgbidi ahụ.

It will jump the fence.

Aga m abịafeta be gị.

Aga m abịafeta be gị.

I will come over to your place.

Achọrọ m ịmafe.

Achọrọ m ịmafe.

I want to jump over.

Ịmụfe ụmụ Ị ga-azụ bụ ihe siri ike.

Ịmụfe ụmụ Ị ga-azụ bụ ihe siri ike.

To born children pass one's limit is difficult.

Wụfete n'akụkụ a.

Wụfete n'akụkụ a.

Jump to this side.

Ọ mafere mgbụgba a.

Ọ mafere mgbụgba a.

He jumped this fence.

Ị n̄ụfe mmanya oke adịghị mma.

Ị n̄ụfe mmanya oke adịghị mma.

Drinking much wine is not good.

Ọ pụrụ ihife ụra ma ị maghị.

Ọ pụrụ ihife ụra ma ị maghị.

He could oversleep if you don't know.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.