Nkọwa okwu logo
Beta

kámà

kamà

Wordkamà
Definitions

Noun

1.instead of; rather than

Related Term
Word Stem

Examples

Kama ọ ga-ahapụ ya, o jidesiri ya ike.

Kama ọ ga-ahapụ ya, o jidesiri ya ike.

Instead of him to leave him, he held it tight.

O kwuru na kama ọ ga-enye ya ego, ọ ga-eji ya zụrụ ihe.

O kwuru na kama ọ ga-enye ya ego, ọ ga-eji ya zụrụ ihe.

He said that instead of him to give him money, he will use it and buy something.

Chike enyeghị ya ego ahụ n'aka kama ọ tụsa ya n'ala.

Chike enyeghị ya ego ahụ n'aka kama ọ tụsa ya n'ala.

Chike did not give him that money in his hand instead he threw it on the floor.

Ọ bịaghị mmemme ahụ kama ọ jere be Ada.

Ọ bịaghị mmemme ahụ kama ọ jere be Ada.

He did not come for that event, instead he went to Ada's house.

Hapụ nke a kama were nke ọzọ.

Hapụ nke a kama were nke ọzọ.

Leave this one, instead take the other one.

Jizọs nwuchiri anyị ọnwụ kama anyị ga-anwụ na mmehie.

Jizọs nwuchiri anyị ọnwụ kama anyị ga-anwụ na mmehie.

Jesus died for us instead of us to die in sin.

Ọ gaghị alụ ya, kama ka anyị abụọ nwụọ.

Ọ gaghị alụ ya, kama ka anyị abụọ nwụọ.

He will not marry her, instead both of us will die.

Kama ị ga-azụ akwa ahụ zụta akpa.

Kama ị ga-azụ akwa ahụ zụta akpa.

Instead of you to buy that cloth, buy a bag.

A ga m eje ebe ọzọ kama m ga-eje na nke ya.

A ga m eje ebe ọzọ kama m ga-eje na nke ya.

I will go to another place rather than go to her place.

Ọ kara m mma ịkwụba aka m ọtọ kama m ga-ezu ohi.

Ọ kara m mma ịkwụba aka m ọtọ kama m ga-ezu ohi.

It is better for me to be upright instead of me to steal.

kwúpųtá

kwupụ̀ta

Wordkwupụ̀ta
Definitions

Active verb

1.to speak out; confess

Related Term
Word Stem

Examples

Ha ga-ekwuputa ihe ọjọọ m mere ha.

Ha ga-ekwuputa ihe ọjọọ m mere ha.

They will speak out the evil I did against them.

Kwupụta iwe gị

Kwupụta iwe gị

Say your anger.

Ikwupụta mmehie na-ara ahụ.

Ikwupụta mmehie na-ara ahụ.

Confessing ones sins is difficult

Anyị ga-ekwupụta ya echi.

Anyị ga-ekwupụta ya echi.

We will say it tomorrow.

Ọ na-ekwupụta ihe o mere mgbe anyị bịara.

Ọ na-ekwupụta ihe o mere mgbe anyị bịara.

He was confessing what he did when we came.

Ọ chọghị ikwupụta ihe m mere ya.

Ọ chọghị ikwupụta ihe m mere ya.

She doesn't want to say what I did to her.

Kwupụta ya ka anyị nụ.

Kwupụta ya ka anyị nụ.

Say it let's hear.

Ọ na-ekwupụta mmehie ya ụbọchị sonde ọbụla.

Ọ na-ekwupụta mmehie ya ụbọchị sonde ọbụla.

He confesses his sin every sunday.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.