Nkọwa okwu logo
Beta

kàgbù

kàgbù

Wordkàgbù
Definitions

Active verb

1.cancel; indicate that what is written is no longer applicable, especially by drawing a line on it;

2.cancel; decide not to continue with someone, something, a plan, or an appointment

Related Terms
Word Stems

Examples

A ga-akagbu ụgwọ m ji taa.

A ga-akagbu ụgwọ m ji taa.

My debt will be canceled today.

Ọ chọrọ ịkagbu ihe m dere.

Ọ chọrọ ịkagbu ihe m dere.

He wants to cancel what I wrote.

Kagbuo nke a dee ọzọ.

Kagbuo nke a dee ọzọ.

Cancel this and write another.

A na-akagbu aha ndị niile abịaghị ọzụzụ.

A na-akagbu aha ndị niile abịaghị ọzụzụ.

The names of those that did not come for training is being canceled.

Ọ kagburu aha m n'aha ndị na-eme mkpọtụ.

Ọ kagburu aha m n'aha ndị na-eme mkpọtụ.

He canceled my name from the list of noise makers.

Onye kagburu aha m?

Onye kagburu aha m?

Who canceled my name?

Achọrọ m ịkagbu ihe m dere.

Achọrọ m ịkagbu ihe m dere.

I want to cancel what I wrote.

Jisi ike kagbuo ya.

Jisi ike kagbuo ya.

Try and cancel it.

Ada sị na ọ ga-akagbu ụgwọ m ji.

Ada sị na ọ ga-akagbu ụgwọ m ji.

Ada said she will cancel my debt

Kagbuo nke a dee ọzọ.

Kagbuo nke a dee ọzọ.

Cancel this one and write another one.

Onye kagburu aha m n'akwụkwọ a?

Onye kagburu aha m n'akwụkwọ a?

Who cancelled my name in this book?

Chike na-akagbu ihe o debụrụ.

Chike na-akagbu ihe o debụrụ.

Chike is cancelling what he wrote before.

Naanị Obi na-akagbu ihe ahụ.

Naanị Obi na-akagbu ihe ahụ.

Only Obi cancels that thing.

Ihe kacha mma bụ ịkagbu ya.

Ihe kacha mma bụ ịkagbu ya.

The best thing is to cancel it.

Ọ gịnị mere i ji akagbu aha ya?

Ọ gịnị mere i ji akagbu aha ya?

Why are you cancelling his name?

Onye kagburu ya?

Onye kagburu ya?

Who cancelled it?

káchàpų

kachàpụ̀

Wordkachàpụ̀
Definitions

Active verb

1.strike off; cancel from a list or record, typically by drawing a line or few across

2.cancel out; create or attain a balance by being equal to an opposite force

Related Terms
Word Stems

Examples

Arọ nke i bu n'akanri na-akachapụ arọ nke i bu n'akeekpe.

Arọ nke i bu n'akanri na-akachapụ arọ nke i bu n'akeekpe.

The weight of the one you are carrying on your right is cancelling out the weight of the one you are carrying the left.

A ga-akachapụ aha ndị akwụghị ụgwọ taa.

A ga-akachapụ aha ndị akwụghị ụgwọ taa.

The names of those that did not pay will be struck out today.

Kachapụ aha ya n'akwụkwọ anyị.

Kachapụ aha ya n'akwụkwọ anyị.

Strike off her name from our book.

Ọ bụ nwoke a na-akachapụ aha ndị mmadụ.

Ọ bụ nwoke a na-akachapụ aha ndị mmadụ.

He is a man who strikes off people's names.

Ha chọrọ ịkachapụ aha gị.

Ha chọrọ ịkachapụ aha gị.

They want to cancel out your name.

Kedụ mgbe ọ kachapụrụ aha gị?

Kedụ mgbe ọ kachapụrụ aha gị?

When did he strike off your name?

Ada na-akachapụ aha ndị mmadụ.

Ada na-akachapụ aha ndị mmadụ.

Ada strikes out people's names.

Kachàpụ ihe ndị a niile.

Kachàpụ ihe ndị a niile.

Strike out all these things.

Amaghị m ihe mere o ji akachapụ aha anyị.

Amaghị m ihe mere o ji akachapụ aha anyị.

I don't know why he is cancelling our names.

Ahụrụ m ka Obi na-akachapụ ihe o dere.

Ahụrụ m ka Obi na-akachapụ ihe o dere.

I saw when Obi was striking out what he wrote.

Ịkachapụ ihe a ga-aka mma.

Ịkachapụ ihe a ga-aka mma.

To strike out this thing completely will be better.

Onye kachapụrụ aha m n'akwụkwọ a?

Onye kachapụrụ aha m n'akwụkwọ a?

Who cancelled my name from this book?

Ọ ga-akachapụ aha gị ọbụ na i nyeghị ya ego.

Ọ ga-akachapụ aha gị ọbụ na i nyeghị ya ego.

She will strike out your name if you don't give her money.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.