gbàjí
gbàji
Word | gbàji |
Definitions | Active verb 左折 1.break; snap (of objects with longer length and smaller width eg. sticks, trees, tubes). |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
A gbajiri m ụkwụ m.
A gbajiri m ụkwụ m.
I broke my leg.
A ga-apịa onye gbajiri ya ụtarị.
A ga-apịa onye gbajiri ya ụtarị.
The person that broke it will be flogged.
Gbajie ya n'ihu m.
Gbajie ya n'ihu m.
Break it before my face.
Ejikwala mkpara ahụ egwu egwu, o nwere ike ịgbaji.
Ejikwala mkpara ahụ egwu egwu, o nwere ike ịgbaji.
Don't play with the walking stick, it might break.
Achọghị m ka ọ gbajie.
Achọghị m ka ọ gbajie.
I do not want it to break.
Ọ gbajibeghị
Ọ gbajibeghị
It has not broken.
Ọ na-agbaji agbaji.
Ọ na-agbaji agbaji.
It is breaking.