kïtïkpá
kịtịkpa
Word | kịtịkpa |
Definitions | Noun 1.chicken pox 2.A cuss word used to express anger |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Kịtịkpa na-agba Emeka.
Kịtịkpa na-agba Emeka.
Emeka is suffering from chicken pox.
kïtïkpá
kịtịkpā
Word | kịtịkpā |
Definitions | Noun 1.smallpox |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kịtịkpa gbara ya mgbe ọ bụ nwata.
Kịtịkpa gbara ya mgbe ọ bụ nwata.
He had small pox when he was a kid.
Ịgwọta kịtịkpa na-ewe ego
Ịgwọta kịtịkpa na-ewe ego
Treating smallpox costs money
Ọtụtụ mmadụ na-arịa ọrịa kịtịkpa
Ọtụtụ mmadụ na-arịa ọrịa kịtịkpa
Many people are suffering from smallpox
Kịtịkpa gburu nwa ya nwoke
Kịtịkpa gburu nwa ya nwoke
Smallpox killed his son