Nkọwa okwu logo
Beta

jųtá

jụ̀ta

Wordjụ̀ta
Definitions

Active verb

1.ask for information; enquire

Related Terms
Word Stems

Examples

A jụtara nwaanyị̣ a ihe m ga-eme.

A jụtara nwaanyị̣ a ihe m ga-eme.

I enquired of this woman what I would do.

M ga-ajụta nna m ihe mere.

M ga-ajụta nna m ihe mere.

I will enquire of my father what happened.

Ọ dị mkpa ịjụta ihe mere.

Ọ dị mkpa ịjụta ihe mere.

It is good to find out what happened.

Jụta nna gị ihe mere.

Jụta nna gị ihe mere.

Ask your father what happened.

Ha na-ajụta ase na nke dibịa.

Ha na-ajụta ase na nke dibịa.

The get information from a native doctor.

Jụta nwoke a ihe mere.

Jụta nwoke a ihe mere.

Ask this man what happened.

Ọ bụ Ndụka ka a na-ajụta ebe oche dị.

Ọ bụ Ndụka ka a na-ajụta ebe oche dị.

Ndụka is the one to ask where to find seat.

Enwere m ike ịjụta gị ihe?

Enwere m ike ịjụta gị ihe?

Can I ask you something?

Onye ka ị jụtara ozi a?

Onye ka ị jụtara ozi a?

Who did you get this information from?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.