Nkọwa okwu logo
Beta

jü óyí

jụ ōyī

Wordjụ ōyī
Definitions

Active verb

細苛

1.be cold

2.(figurative) calm; quiet; cheerless; deserted

Related Terms
Word Stems

Examples

Wetara m mmiri jụrụ oyi.

Wetara m mmiri jụrụ oyi.

Bring me cold water.

Achọrọ m mmiri jụrụ oyi.

Achọrọ m mmiri jụrụ oyi.

I want cold water.

Hapụ igwe ahụ ka o jụọ oyi.

Hapụ igwe ahụ ka o jụọ oyi.

Leave that metal to get cold.

Nri gị na-ajụ oyi.

Nri gị na-ajụ oyi.

Your food is getting cold.

Nri a nwere ike ịjụ oyi n'oge.

Nri a nwere ike ịjụ oyi n'oge.

This food may get cold quickly.

Ọ ga-ajụ oyi ebe ahụ.

Ọ ga-ajụ oyi ebe ahụ.

It will get cold there.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.