Nkọwa okwu logo
Beta

ìkpé

ìkpe

Wordìkpe
Definitions

Noun

1.judgement;

2.case

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọkiikpe kpere ikpe ahụ nwere obi ọma.

Ọkiikpe kpere ikpe ahụ nwere obi ọma.

The judge that heard that judgement was kind hearted.

Chukwu ga-ekpe ikpe mụ na gị.

Chukwu ga-ekpe ikpe mụ na gị.

God will judge our case.

Aghọtaghị m ikpe ahụ.

Aghọtaghị m ikpe ahụ.

I do not understand that judgement.

Ikpe gị ziri ezi.

Ikpe gị ziri ezi.

Your judgement is fair.

Ikpe ha bụ na Emeka ga-eje nga.

Ikpe ha bụ na Emeka ga-eje nga.

Their judgement is that Emeka will be imprisoned.

Ikpe mara Ada.

Ikpe mara Ada.

Judgement is against Ada

Ha chọrọ ikpe ga-adabara ha.

Ha chọrọ ikpe ga-adabara ha.

They want a judgment that will be in their favour.

kpé íkpē

kpe ikpē

Wordkpe ikpē
Definitions

Active verb

匠装

1.pass judgement; judge

Related Terms
Word Stems

Examples

Abịaghị m ebe a ikpe ikpe ọbụla.

Abịaghị m ebe a ikpe ikpe ọbụla.

I did not come here to judge any case.

Nwoke ahụ na-ekpe ikpe a nwere obi ọma.

Nwoke ahụ na-ekpe ikpe a nwere obi ọma.

That man that is judging this case has a good heart.

Nna Emeka na-ekpe ikpe n'ụlọ ha ugbu a.

Nna Emeka na-ekpe ikpe n'ụlọ ha ugbu a.

Emeka's father is judging a case in their house now

Achọghị m ikpe ikpe.

Achọghị m ikpe ikpe.

I do not want to make case.

Ọ bụ Chukwu ga-ekpe ikpe anyị.

Ọ bụ Chukwu ga-ekpe ikpe anyị.

It is God will judge our case.

kpézí

kpezi

Wordkpezi
Definitions

Active verb

1.give judgement; settle a quarrel

Related Terms
Word Stems

Examples

Kpezie ha ka udo dị.

Kpezie ha ka udo dị.

Settle them so there will be peace.

Ị na-ekpezi ha oge niile.

Ị na-ekpezi ha oge niile.

You settle their dispute every time.

Kedụ mgbe ha ga-ekpezi?

Kedụ mgbe ha ga-ekpezi?

When will they settle their quarrel?

Anyị na-ekpezi okwu a ugbua.

Anyị na-ekpezi okwu a ugbua.

We are giving our judgement to this matter now.

Ikpezi esomokwu bụ ihe dị mma.

Ikpezi esomokwu bụ ihe dị mma.

To settle a quarrel is a commendable act.

Mụ na ya kpeziri n'abalị.

Mụ na ya kpeziri n'abalị.

I settled with him last night.

ǫmümíkpē

ọ̀mụmikpē

Wordọ̀mụmikpē
Definitions

Noun

1.pass judgement; condemn; guilt over an action; consequences for a crime or for doing something bad

Variationsọ̀mụma ikpe
Related Term
Word Stem

Examples

Ọ nabatara ọmụmikpe ya.

Ọ nabatara ọmụmikpe ya.

She admitted the judgement against her.

kà ìkpé

kà ìkpe

Wordkà ìkpe
Definitions

Noun

1.pass a judgement; say what the judgement is; give a decision concerning a court case

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ bụ Okiikpe Ọdịlị kara ikpe ahụ n'afọ 2008.

Ọ bụ Okiikpe Ọdịlị kara ikpe ahụ n'afọ 2008.

It was Justice Odili that passed that judgbement in 2008.

àmámīíkpé

àmamiikpe

Wordàmamiikpe
Definitions

Noun

1.sentence (court); judgement (court)

Related Terms
Word Stems

Examples

Amamiikpe ahụ butere nnukwu nsogbu.

Amamiikpe ahụ butere nnukwu nsogbu.

That judgement caused so much troubles.

Amamiikpe ya bụ nga afọ atọ.

Amamiikpe ya bụ nga afọ atọ.

His sentence is three years imprisonment.

Ọ chọrọ ka a gbanwee amamiikpe ya.

Ọ chọrọ ka a gbanwee amamiikpe ya.

He wants his sentence to be changed.

Ekwela ka amamiikpe Chineke bịakwasị gị.

Ekwela ka amamiikpe Chineke bịakwasị gị.

Do not allow God's judgement to come upon you.

Onye nyere ya bụ amamiikpe?

Onye nyere ya bụ amamiikpe?

Who passed that judgement.

kpégídé

kpegide

Wordkpegide
Definitions

Active verb

1.misjudge (court); pass judgement against someone, especially unjustly; judge unjustly

Related Terms
Word Stems

Examples

Ha chọrọ ikpegide ya.

Ha chọrọ ikpegide ya.

They want to judge me unfairly.

Ọkiikpe ahụ ga-ekpegide gị maka o riela ngo.

Ọkiikpe ahụ ga-ekpegide gị maka o riela ngo.

That judge will judge you unfairly because he has been bought over.

ńjéhíè

njehiè

Wordnjehiè
Definitions

Noun

1.error; mistake; fault; wrong action related to ignorance or bad judgement

2.misconception resulting from incorrect information

Related Term
Word Stem

Examples

Ị ga-ata ahụhụ maka njehie gị

Ị ga-ata ahụhụ maka njehie gị

You will suffer for your errors

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.