Nkọwa okwu logo
Beta

jö ńjö

jọ njọ̄

Wordjọ njọ̄
Definitions

Active verb

誇寎誇

1.be ugly; be unpleasant; be evil; be bad; wicked; refuse to share (especially food)

Related Terms
Word Stems

Examples

Akpụkpọụkwụ gị a jọrọ njọ. Biko, yipụ ya!

Akpụkpọụkwụ gị a jọrọ njọ. Biko, yipụ ya!

This shoe of yours is not fine. Please remove it!

Bụchi na-ajọ njọ oroma.

Bụchi na-ajọ njọ oroma.

Bụchi is miserly with the orange.

Ọ jọrọ njọ mmadụ.

Ọ jọrọ njọ mmadụ.

He is ugly as a human.

Nwata a dị ka onye ga-ajọ njọ.

Nwata a dị ka onye ga-ajọ njọ.

This child looks like someone that will be stingy.

Ihe ahụ o kwuru dị njọ.

Ihe ahụ o kwuru dị njọ.

That thing he said is bad.

Gịnị mere o ji ajọ njọ etu a?

Gịnị mere o ji ajọ njọ etu a?

Why is he stingy like this?

Achọghị m onye jọrọ njo.

Achọghị m onye jọrọ njo.

I do not want an ugly person.

Wepụ ndị jọrọ njọ.

Wepụ ndị jọrọ njọ.

Remove the bad ones.

Ndị niile jọrọ njọ nọdụ n'otu akụkụ.

Ndị niile jọrọ njọ nọdụ n'otu akụkụ.

All the ugly ones should come to one side.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.