gbálį
gbalị̀
Word | gbalị̀ |
Definitions | Active verb 1.put in effort; endeavor; try hard |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Gbalịa ka ị bịa n'oge.
Gbalịa ka ị bịa n'oge.
Try hard to come early.
Onyeisi obodo anyị na-agbalị nke ọma na mmepe obodo.
Onyeisi obodo anyị na-agbalị nke ọma na mmepe obodo.
Our president puts in effort in development.
O kwere nkwa na ọ ga-agbalị mgbe ọzọ.
O kwere nkwa na ọ ga-agbalị mgbe ọzọ.
He promised to try hard yet time.
Ọ na-agbalị.
Ọ na-agbalị.
She is trying.
Gbalịa ṅụọ ọgwụ gị.
Gbalịa ṅụọ ọgwụ gị.
Try and take your drugs
Amara na-agbalị ileta nne ya anya.
Amara na-agbalị ileta nne ya anya.
Amara puts effort in taking care of her mother.
Anyị ga na-agbalị.
Anyị ga na-agbalị.
We will be trying.
Ị gbalịala!
Ị gbalịala!
Congratulations!
Ị ga-agbalị sie nri ahụ nke ọma.
Ị ga-agbalị sie nri ahụ nke ọma.
You will endeavor to cook that food very well.
Gbalịa rute ebe ahụ n'oge.
Gbalịa rute ebe ahụ n'oge.
Endeavour to get to that place in time.
Ọ gablịrị ịzụ ụmụ ya na mahadum.
Ọ gablịrị ịzụ ụmụ ya na mahadum.
He puts in effort in training his children in the university.
Ha gbalịrị n'afọ gara aga.
Ha gbalịrị n'afọ gara aga.
They tried so hard last year.
Onye sịrị na ị na-agbalị?
Onye sịrị na ị na-agbalị?
Who said you are trying?
A chụọ ma e nwudeghị, a ga-arahụ n'agụ?
A chụọ ma e nwudeghị, a ga-arahụ n'agụ?
Is anybody going to sleep in the forest simply because nothing was caught in the hunt?