Nkọwa okwu logo
Beta

ójókó

ojokō

Wordojokō
Definitions

Noun

1.plantain

Related Terms
Word Stems

Examples

Ojoko ahụ ịzụtara a chaala.

Ojoko ahụ ịzụtara a chaala.

The plantain you bought is ripe.

Ojoko e ghere eghe na-atọ ụtọ nke ukwuu.

Ojoko e ghere eghe na-atọ ụtọ nke ukwuu.

Fried plantain is very sweet.

Mgbe m rutere n'ụlọ ya, a hụrụ m ya ka ọ na-ahụ ojoko.

Mgbe m rutere n'ụlọ ya, a hụrụ m ya ka ọ na-ahụ ojoko.

When i got to his house, i saw him roasting plantain.

Iri ojoko na-amasị m nke ukwuu.

Iri ojoko na-amasị m nke ukwuu.

I like eating plantain a lot.

Nna m kọrọ ojoko n'azụ ụlọ anyị.

Nna m kọrọ ojoko n'azụ ụlọ anyị.

My father planted plantain behind our house.

Ojoko chara acha na-atọ ụtọ

Ojoko chara acha na-atọ ụtọ

Riped plantain is delicious.

E ji ojoko eme kpekere.

E ji ojoko eme kpekere.

Chips are got from plantain

E ji akwụkwọ ojoko egwu elele.

E ji akwụkwọ ojoko egwu elele.

Moi moi is wrapped with plantain leaves.

Nne m siri ojoko awaị.

Nne m siri ojoko awaị.

My mother cooked plantain porridge.

Kụnye ojoko gị n'okè ebe a.

Kụnye ojoko gị n'okè ebe a.

Plant your plantain at this boundary here

Nna m ghere ojoko.

Nna m ghere ojoko.

My father fried plantain.

àbįrįká

àbị̀rị̀ka

Wordàbị̀rị̀ka
Definitions

Noun

1.plantain

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị tara abịrịka na ụgba ebe ahụ.

Anyị tara abịrịka na ụgba ebe ahụ.

We ate roasted plantain and African oil bean seed there.

Anyị riri abịrịka na be ya.

Anyị riri abịrịka na be ya.

We ate plantain at his house.

Kedu mgbe o jiri rewe abịrịka?

Kedu mgbe o jiri rewe abịrịka?

When did he start selling plantain?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.