Nkọwa okwu logo
Beta

jìkè

jìkè

Wordjìkè
Definitions

Active verb

1.wear an outfit; dress up; dress

Related Terms
Word Stems

Examples

Aga m ejike ọsịịsọ.

Aga m ejike ọsịịsọ.

I will dress up quickly.

Ha na-ejike ịga ụka.

Ha na-ejike ịga ụka.

They are dressing up to go to church.

Ọ na-ejike dịka nwaanyị.

Ọ na-ejike dịka nwaanyị.

He dresses like a woman.

Jikee ya dịka onye Igbo.

Jikee ya dịka onye Igbo.

Dress him up like an Igbo person.

O jikere ọsịịsọ.

O jikere ọsịịsọ.

She dressed up quickly.

Ha niile ga-ejike dịka ndị Igbo.

Ha niile ga-ejike dịka ndị Igbo.

They will all dress up like the Igbos.

zùbé

zùbe

Wordzùbe
Definitions

Active verb

1.plan; intention; prepare

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Anyị na-ezube ịga ahịa.

Anyị na-ezube ịga ahịa.

We intend to go to the market.

Izube Ekwensu niile agagḥị ere chaa chaa.

Izube Ekwensu niile agagḥị ere chaa chaa.

All of devils plan shall not come to pass.

Ha zubere igbu ewu ahụ.

Ha zubere igbu ewu ahụ.

They planned to kill the goat.

Akwụkwọ Nsọ kpọrọ izube ihe ọjọọ asị.

Akwụkwọ Nsọ kpọrọ izube ihe ọjọọ asị.

The Bible condemns evil intentions.

Ndị otu anyị na-ezube ịga hụ Mz. Okafọ.

Ndị otu anyị na-ezube ịga hụ Mz. Okafọ.

Our group intend to visit Mr. Okafọ

Anyị ga-ezube ije ahịa echi.

Anyị ga-ezube ije ahịa echi.

We will plan to go to the market tomorrow.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.