Nkọwa okwu logo
Beta

ḿgbájí

mgbaji

Wordmgbaji
Definitions

Noun

1.waist beads

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Nkọlịka yi mgbaji n'ukwu.

Nkọlịka yi mgbaji n'ukwu.

Nkolika is wearing waist beads on her waist.

Ọ na-amasị di Ada ịhụ mgbaji n'ahụ nwunye ya.

Ọ na-amasị di Ada ịhụ mgbaji n'ahụ nwunye ya.

Ada's husband likes to see waist bead on his wife.

Mgbaji m na-efu efu.

Mgbaji m na-efu efu.

My waist bead is missing.

Ada zụtara mgbaji ọzọ.

Ada zụtara mgbaji ọzọ.

Ada bought another waist bead.

Mgbaji ahụ dị ọnụ.

Mgbaji ahụ dị ọnụ.

That waist bead is costly.

E nwere mgbaji pụrụ iche maka ụmụagbọghọ n'amaghị nwoke.

E nwere mgbaji pụrụ iche maka ụmụagbọghọ n'amaghị nwoke.

There is a special waist bead for virgins.

Anaghị m eyi mgbaji.

Anaghị m eyi mgbaji.

I don't wear waist beads.

Ọ bụghị ụmụnwaanyị niile nwere mmasị iyi mgbaji.

Ọ bụghị ụmụnwaanyị niile nwere mmasị iyi mgbaji.

Not all women like wearing waist bead.

Ụmụnwoke anaghị eyi mgbaji.

Ụmụnwoke anaghị eyi mgbaji.

Men don't wear waist bead.

Mgbaji ahụ ga-adị gị mma n'ahụ.

Mgbaji ahụ ga-adị gị mma n'ahụ.

That waist bead will be good on you.

Nkọlịka yi mgbaji n'ukwu.

Nkọlịka yi mgbaji n'ukwu.

Nkolika is wearing waist beads on her waist.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.