jì
jì
Word | jì |
Definitions | Active verb 議 1.be in possession of; hold |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Udoka ji ego anyị.
Udoka ji ego anyị.
Udoka is in possession of our money.
Emeka ji ekwentị gị.
Emeka ji ekwentị gị.
Emeka is in possession of your mobile phone.
M ji ya aka.
M ji ya aka.
I am holding it.
Nne ga-eji ya.
Nne ga-eji ya.
My mother will hold it.
Jiri ya ma ị bịawa echi
Jiri ya ma ị bịawa echi
Hold it while coming tomorrow.
dínà
dinà
Word | dinà |
Definitions | Active verb 閑 1.lie down 2.have sexual intercourse with |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Achọrọ m idina ala.
Achọrọ m idina ala.
I want to lie down.
Dinaa ebe a.
Dinaa ebe a.
Lie down here.
Edinaghị m nwaanyị ọbụla tupu m lụọ nwunye.
Edinaghị m nwaanyị ọbụla tupu m lụọ nwunye.
I did not sleep with any woman before I got married.
Ọ bụ n'ute a ka i ga-edina.
Ọ bụ n'ute a ka i ga-edina.
It is on this mat you will sleep.
Ụmụaka ahụ na-edina n'akwa ahụ.
Ụmụaka ahụ na-edina n'akwa ahụ.
Those children sleep on that bed.