jè
jè
Word | jè |
Definitions | Active verb 催 1.mimic; copy an action or deed |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ha ga-eje etu anyị si ekwu okwu.
Ha ga-eje etu anyị si ekwu okwu.
They will mimic the way we speak.
Onye jere m?
Onye jere m?
Who mimicked me?
Ọ dịghị mma ije mmadụ.
Ọ dịghị mma ije mmadụ.
It is not proper to mimic somebody.
I jee m, eti m gị ihe.
I jee m, eti m gị ihe.
If you mimic me, I will beat you.
Ọ na-eje m.
Ọ na-eje m.
She is mimicking me.
jé
je
Word | je |
Definitions | Active verb 換 1.go; move from one location to another 2.embark |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị na-eje ugbo.
Anyị na-eje ugbo.
We are going to the farm.
M ga-eje ahịa echi.
M ga-eje ahịa echi.
I will go to the market tomorrow.
Jee zie ha ozi ahụ.
Jee zie ha ozi ahụ.
Go and deliver that message to them.
Ọ na-eje Chaịna afọ ọbụla.
Ọ na-eje Chaịna afọ ọbụla.
He goes to China every year.
Ọ chọrọ ije ọkụ ọzọ.
Ọ chọrọ ije ọkụ ọzọ.
She wants to embark on another career.
O jere Njaaba.
O jere Njaaba.
He went to Njaba.
gá
ga
Word | ga |
Definitions | Active verb 火 1.go 2.attend; go for an event 3.past; pass with time |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ekwutọsị na-aga mmemme kwa izu.
Ekwutọsị na-aga mmemme kwa izu.
Ekwutosi attends parties weekly.
Ọlụchi chọrọ ịga Aba.
Ọlụchi chọrọ ịga Aba.
Oluchi wants to go to Aba.
O ga-aga tupu i mechaa.
O ga-aga tupu i mechaa.
Time will pass before you finish.
Oge na-aga.
Oge na-aga.
Time is passing.
Amaka na-aga ọrụ.
Amaka na-aga ọrụ.
Amaka is going to work.
Chike ga-aga ebe ahụ taa.
Chike ga-aga ebe ahụ taa.
Chike will go there today.
Gaa n'azụ.
Gaa n'azụ.
Go to the back.
Ọ gara Enugwu.
Ọ gara Enugwu.
She went to Enugu.
Ọ gara aga.
Ọ gara aga.
It passed.