Nkọwa okwu logo
Beta

ékwòrò

ekwòrò

Wordekwòrò
Definitions

Noun

1.jealousy; envy

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ekworo ehika ebe a.

Ekworo ehika ebe a.

There is too much envy here.

Ekworo na-emebi ọtụtụ ihe.

Ekworo na-emebi ọtụtụ ihe.

Envy damages a lot of things.

Ọ bụ ekworo mere ha ji gbasaa.

Ọ bụ ekworo mere ha ji gbasaa.

It was envy made them separate.

ṃgbú

m̀gbu

Wordm̀gbu
Definitions

Noun

1.jealousy; envy; hate

2.antagonism

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ na-emere ya mgbu.

Ọ na-emere ya mgbu.

He is envious of her.

Mgbu ekweghị ya tinye uchu n'ihe ọ na-eme.

Mgbu ekweghị ya tinye uchu n'ihe ọ na-eme.

Jealousy did not let her focus on what she was doing.

A na-enye ya mgbu, o kwechiri.

A na-enye ya mgbu, o kwechiri.

As he was being antagonized, he persisted.

Mgbu ha na-enye onwe ha karịrị akarị.

Mgbu ha na-enye onwe ha karịrị akarị.

They antagonism they give themselves is too much.

ányáökú

anyaọkū

Wordanyaọkū
Definitions

Noun

目遠

1.jealousy; envy (literally fiery eyes)

Variationsanya ọkụ
Related Terms
Word Stems

Examples

Anyaọkụ ekweghị ̣ya chịa ọchị taa.

Anyaọkụ ekweghị ̣ya chịa ọchị taa.

She could not laugh today due to jealousy.

Anaghị m achọ ndị enyi na-enwe anyaọkụ

Anaghị m achọ ndị enyi na-enwe anyaọkụ

I don't want to have jealous friends.

Anyaọkụ adịghị mma.

Anyaọkụ adịghị mma.

Jealousy is not good.

E ji anyaọkụ wee mara Chike.

E ji anyaọkụ wee mara Chike.

Chike is known for being jealous.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.