Nkọwa okwu logo
Beta

kpálí(té)

kpali(te)

Wordkpali(te)
Definitions

Active verb

1.stir; arouse strong feeling in someone;

2.awaken; kindle; arouse;

3.inspire

Related Term
Word Stem

Examples

Achọghị m ka ọ kpalite m.

Achọghị m ka ọ kpalite m.

I do not want him to arouse me.

Olu ya na-achọ ịkpalite mmụọ m.

Olu ya na-achọ ịkpalite mmụọ m.

Her voice is about to uplift my spirit.

Omume ya na-akpalite mmụọ m.

Omume ya na-akpalite mmụọ m.

His behaviour inspires me.

Onye kpalitere gị?

Onye kpalitere gị?

Who aroused you?

gbà úmē

gbà umē

Wordgbà umē
Definitions

Active verb

疫動

1.support with strength; encourage

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị jere ịgba ya ume maka ihe mere ya.

Anyị jere ịgba ya ume maka ihe mere ya.

We went to encourage him for what happened to him.

Nne na nna m na-agba m ume oge niile.

Nne na nna m na-agba m ume oge niile.

My parents encourage me all the time.

Agbara m Udoka ume mgbe ọ dara ule ya.

Agbara m Udoka ume mgbe ọ dara ule ya.

I encouraged Udoka when she failed her examination.

Anyị na-agba ndị egwu bọọlụ ume.

Anyị na-agba ndị egwu bọọlụ ume.

We are encouraging the footballers.

O nweghị onye chọrọ ịgba m ume.

O nweghị onye chọrọ ịgba m ume.

Nobody wants to encourage me.

Biko, chọta onye ga-agba ya ume.

Biko, chọta onye ga-agba ya ume.

Please, find somebody to encourage him.

Ọrụ ya bụ ịgba ndị di ha nwụrụ ume.

Ọrụ ya bụ ịgba ndị di ha nwụrụ ume.

His duty is to encourage the widowers.

Ọ dị mma ịgba ya ume.

Ọ dị mma ịgba ya ume.

It is good to encourage her.

Okwu ndụmọọdụ ya gbara m ume nke ukwu.

Okwu ndụmọọdụ ya gbara m ume nke ukwu.

His words of advice encouraged me a lot.

Chineke bụ onye na-agba m ume.

Chineke bụ onye na-agba m ume.

God is my source of encouragement.

Onye ga-agba gị ume?

Onye ga-agba gị ume?

Who will encourage you?

Gbaa ya ume.

Gbaa ya ume.

Encourage him.

Achọghị m ịgba ya ume.

Achọghị m ịgba ya ume.

I do not want to encourage her.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.