įnyįnyìíbú
ị̀nyị̀nyìibū
Word | ị̀nyị̀nyìibū |
Definitions | Noun 緩寃穫 1.donkey |
Variations | Ị̀nyị̀nyaibū |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ahụrụ m ịnyịnyiibu mgbe m na-abịa.
Ahụrụ m ịnyịnyiibu mgbe m na-abịa.
I saw donkey when I was coming.
Anyị hụrụ ịnyịnyiibu akpụrụ akpụ.
Anyị hụrụ ịnyịnyiibu akpụrụ akpụ.
We saw a donkey that was molded.
Ahụbeghị m ịnyịnyiibu mbụ.
Ahụbeghị m ịnyịnyiibu mbụ.
I have not seen a donkey before.
Akpụkpọ ịnyịnyiibu na-agwọ ọrịa dị iche iche.
Akpụkpọ ịnyịnyiibu na-agwọ ọrịa dị iche iche.
Donkey's skin heals different sicknesses.
Nna ha na-azụ ịnyịnyiibu.
Nna ha na-azụ ịnyịnyiibu.
Their father rears donkeys.
E ji ịnyịnyiibu ebu nkụ.
E ji ịnyịnyiibu ebu nkụ.
Donkey is used to carry log of wood.
Ọ zụtara ịnyịnyiibu.
Ọ zụtara ịnyịnyiibu.
He bought a donkey.
Ịnyịnyiibu na-enwe ume.
Ịnyịnyiibu na-enwe ume.
A donkey has strength.
Onye nkụzi anyị sị ka anyị dee ihe anyị ma maka ịnyịnyiibu.
Onye nkụzi anyị sị ka anyị dee ihe anyị ma maka ịnyịnyiibu.
Our teacher said that we should write what we know about a donkey.
Aga m akpụtara gị ịnyịnyiibu.
Aga m akpụtara gị ịnyịnyiibu.
I will get a donkey for you.