Nkọwa okwu logo
Beta

ízųükà

izụ̀ụkà

Wordizụ̀ụkà
Definitions

Noun

戸密K寁

1.week

Related Terms
Word Stems

Examples

Aga m emecha ya n'izụụka a.

Aga m emecha ya n'izụụka a.

I will finish doing it this week.

Amara ga-amụ nwa izụụka ọzọ.

Amara ga-amụ nwa izụụka ọzọ.

Amara will put to bed next week.

Abalị asaa mejupụtara otu izụụka.

Abalị asaa mejupụtara otu izụụka.

Seven days make up one week.

Arụghị m ọrụ n'izụụka a.

Arụghị m ọrụ n'izụụka a.

I did not work this week.

Ọ bụ n'izuụka ahụ ka ọ nwuru.

Ọ bụ n'izuụka ahụ ka ọ nwuru.

He died that week.

Emeka bidoro ọrụ n'izụụka a.

Emeka bidoro ọrụ n'izụụka a.

Emeka started work this week.

Ọ maghị mgbe izuụka ahụ gara.

Ọ maghị mgbe izuụka ahụ gara.

He didn't know when that week passed.

Ọgbakọ anyị ga-adị n'izuụka na-abịa.

Ọgbakọ anyị ga-adị n'izuụka na-abịa.

Our meeting will be next week.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.